×
soloplay
Song/Video Promotion Submit Post ON Soloplay Contact US About Us
☰ Menu        




▹ Home ▹ Music ▹ Video ▹ Entertainment ▹ News ▹ Sports


Foreign| Ghana Music | Gospel Music | Lyrics | Album |

Upload Your Song



« | »

[Lyrics] The Cavemen – Ihunanya (The Love Song)

PublishedBy: in LyricsDecember 4, 2021 -


0
(0)

Read The Cavemen – Ihunanya (The Love Song) Below:

 

LYRICS

Mgbe ihunanya a bia o
Tutu udo anyi n′ele a bia o
Mgbe Ihe anyi choro a bia o

We will keep jamming

Mgbe ihunanya a bia o
Tutu udo anyi n’ele a bia o
Mgbe Ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
We will stay jamming

 

Eh egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Gbara m egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ah egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

Ka anyi nwee ahuhuli
Bia gbara m egwu o
Egwu ihunanya
Ka anyi nwee ahuhuli
Bia gbara m egwu o
Egwu ihunanya

Mgbe m noo na-anyi nwere obi uto
Tutu udo anyi n′ele a bia o
Mgbe ihe anyi choro a bia o
We will keep jamming
We will stay jamming

Eh egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Gbara m egwu ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Ah ah ah ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya
Egwu ihunanya o ihunanya

How useful was this post?

Click on a star to rate it!

Average rating 0 / 5. Vote count: 0

No votes so far! Be the first to rate this post.

Submit Your Music To Us

Tags:

About Nazeal

0 Responses

Leave a Reply

« | »

PAGES